OUR LORD'S PRAYER
OUR LORD'S PRAYER/ HAIL MARY PRAYER (See down page for hail Mary prayer)
OUR LORD'S PRAYER ENGLISH VERSION:
Our father, who art in heaven, Hallowed be thy name, thy Kingdom come.
Thy will be done on earth as it is in heaven.
Give us this day, our daily bread and forgive us our trespasses as we forgive those who trespass against us, Lead us not into temptation, but deliver us from all evil;
Amen!!
OUR LORD'S PRAYER IGBO VERSION:
Nna anyi no n'eluigwe k'otito diri aha Gi. Kochichi Gi bia. K'eme uche Gi n'uwa k'esi eme ya n'eluigwe. Nye anyi tata, nri nke ubochi anyi. Gbaghara anyi mmehie anyi ga, dika anyi si gbaghara ndi mehiere anyi. Ekwela k'anyi kwere na nranye ma zoputa anyi n'ajo ihe.
Amen.!!
HAIL MARY PRAYER ENGLISH VERSION:
Hail Mary full of grace the Lord is with thee, blessed are thou amongst women and blessed is the fruit of your womb Jesus.....
Holy Mary mother of God pray for us sinners now and at the hour of our death..
Amen!!
HAIL MARY PRAYER IGBO VERSION:
Ekele Maria juputara na grasia. Oseburuwa nonyere gi. I di ngozi n'etiti ikporo nile. Odiazi ngozi bu nwafo gi Jesu.
Maria di aso, Nne nke Chukwu, riowara anyi bu ndi njo aririo, kita ma na oge onwu anyi.
Amen.!!
Comments
Post a Comment
nubbystylesintl@gmail.com