THE APOSTLES CREED

 ENGLISH VERSION:

V: I believe in God, the Father Almighty, creator of Heaven and earth; and in Jesus Christ, His only Son, Our Lord, Who was conceived by the Holy Spirit, born of the Virgin Mary, suffered under Pontius Pilate, was crucified; died, and was buried. He descended into hell. On the third day, He rose again from the dead, He ascended into Heaven, and is seated at the right hand of God, the Father Almighty; from thence He shall come to judge the living and the dead.

R: I believe in the Holy Spirit, the holy Catholic Church, the communion of saints, the forgiveness of sins, the resurrection of the body, and life everlasting. Amen.





IGBO VERSION:

Ekwem na Chukwu, Nna onye puru ime ihe nile, onye kere eluigwe na ala, Ya na Jesu Kristi so otu Nwa ya Eze anyi. Onye aturu ime Ya site n'ike nke Mmuo-Nso Amuo ya na Virgin Maria, otaa ahuhu n'oge nke Pontius Pilate, akpogbue Ya N'obe, onwuo, enie Ya. Ozida na muo, n'ubochi nke ato osi na ndi nwuru anwu puta, orogoro n'eluigwe nodu n'aka nri Chukwu Nna, onye puru ime ihe nile N'ebe ahu k'oga esi bia ikpe ndi ndu na ndi nwuru-anwu ikpe.

Ekwem na Mmuo-Nso, na nzuko nso Katolik, na mmeko nke ndi nso, na mgbaghara nke njo, na mbilite n'onwu nke ahu na ndu ebebe. Amen.

Comments

Popular posts from this blog

WHAT IS THE HISTORY BEHIND THE POPES RED SHOES AND WHY DID POPE FRANCIS CHOOSE NOT TO WEAR THEM

WHY DID CATHOLIC PRIESTS BECOME CELIBATE? WHAT IS THE HISTORY OF CELIBACY IN THE CATHOLIC CHURCH?

CAN A CATHOLIC RECEIVE THE THE SACRAMENT OF PENANCE (CONFESSION) THROUGH A PHONE CALL? IF NO WHY?

HAVE CHRISTIANS FAILED CHRIST OR IS THERE HOPE OF REDEMPTION?...........Watch Video.

MY CATHOLIC FAITH: WHAT DO YOU KNOW ABOUT A BISHOP'S CONFERENCE IN THE CATHOLIC CHURCH?